30 questions
Kedu aha eserese a?
Nkwuaba
Osisi
Unere
Ayọbasi
Gịnị ka Emmanuel na-eme? Ọ na-
Agụ akwụkwọ
Ekpe ekpere
Ehi ura
Eche echiche
Gịnị ka Tamara na-eme? Tamara na-
Achụ ọkụkọ
Eke azịza
Aza ụlọ
Agba egwu
What is 'akpị' in English?
Lizard
Crocodile
Python
Scopion
How do you greet somebody who is returning from a journey in Igbo?
Daalụ
Nnọọ
Ndo
Ndewo
Ana m eri nri. Translate this sentence to English
I am eating
I am cooking
We are eating
We are cooking
Họpụta steeti na-esoghi n'ala Igbo ebe a
Anambra
Benue
Imo
Enugu
Ụdaume Igbo ọ dị ole?
Asato
Atọ
Anọ
Isii
Họpụta nke abụghị okwu ajụjụ na ndị a
Ebee
Olee
Kedu
Ụlọ
What is mkpụrụokwu called in English?
Alphabet
Sentence
Letters
Word
Gịnị ka a na-akpọ 'chair' n'Igbo?
Ụlọ
Akwụkwọ
Oche
Nzu odee
Nne m siri ofe egusi. The verb in this sentence is
Nne
M
Siri
Ofe
Kosi na Chikamso. Na in this sentence is
Adjective
Conjunction
Noun
Verb
Olee akara e ji egosi mgbe ihe mberede mere
?
;
!
()
Clinton na-agba
Akwa
Ụra
Nri
Ọsọ
Fortune na-esi
Ụra
Ụzọ
Nri
Akwa
Kpọm ole dị n'eserese a?
Asatọ
Itoolu
Asaa
Iri
How do you greet someone who is working?
Daalụ
Jisie ike
Ndewo
Ijeoma
Olee aha eserese a
Ezi
Azụ
Oke
Ọkwa
Gịnị ka 3/4 pụtara n'Igbo?
Anọ n'ime atọ
Atọ n'ime anọ
Atọ etinyere anọ
Anọ etinyere atọ
In which part of Nigeria is Igboland located?
Mid west
North
South
South East
Otu puku pụtara gịnị na bekee?
One hundred
One thousand
One million
One billion
Kolanut is called what in Igbo?
Akiilu
Aṅara
Mmiri
Ọjị
What is the name for kitchen in Igbo?
Ekuigwe
Nchenri
Osiite
Useekwu
Gịnị ka a na-akpọ 'book' n'Igbo?
Akwụkwọ
Mkpịsịodee
Nchicha
Ugbooji
Ụbọchị ole dị n'izuụka ndị Igbo?
Abụọ
Atọ
Anọ
Ise
Gịnị ka ụtụtụ ọma pụtara na Bekee?
Good morning
Good afternoon
Good day
Good evening
Olee aha eserese a?
Akpụkpọụkwụ
Olaaka
Ọlanti
Uweụkwụ
Gịnị na-akụ ebe a?
Elekere itoolu
Elekere mbụ
O jirila nkeji ise gafee elekere itoolu
Ọ fọrọ nkeji ise ka elekere itoolu kụọ
Kedụ aha eserese a?
Igwe
Ogbatumtum
Ụgbọala
Ụgbọelu